Song, Nigeria
Ọdịdị
Song, Nigeria
| Mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Adamawa Steeti |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 9°49′28″N 12°37′30″E |


Song | |
|---|---|
LGA and town | |
| Lua error in Module:Location_map at line 526: Unable to find the specified location map definition: "Module:Location map/data/Nigeria" does not exist. | |
| Coordinates: 9°49′28″N 12°37′30″E / 9.82444°N 12.62500°E | |
| Country | |
| State | Adamawa State |
| Time zone | UTC+1 (WAT) |
Song bụ obodo na mpaghara gọọmentị dị na Adamawa Steeti, Naịjirịa bụ obodo ma bụrụkwa ọchịchị ime Obodo dị na steeti ahụ na kansụl mpaghara nke nwere mpaghara Song, Dumme, Dirma, Kilange, Funa, Gudu, Mboi, Kilange. Hirna, Gari, Waje, Suktu, Zumo, Waltandi na Ditera[1]
Ọnụ ọgụgụ ndị bi na ya
[dezie | dezie ebe o si]Ọnụ ọgụgụ ndị bi na Song bụ 260, 900[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Song Local Government Area. www.finelib.com. Retrieved on 2022-05-14.
- ↑ Song (Local Government Area, Nigeria) - Population Statistics, Charts, Map and Location. www.citypopulation.de. Retrieved on 2022-05-14.