Soraya Miré
Ọdịdị
Soraya Miré
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Somalia |
| Aha enyere | Soraya |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1961 |
| Ebe ọmụmụ | Beledweyne |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, odee akwụkwọ, onye na-akwado ikike mmadụ |
| Webụsaịtị | http://www.sorayamire.org/default.asp |
Soraya Miré (amụrụ n'afọ 1961) bụ odee Somalia, onye na-eme ihe nkiri na onye na-emegide ibe nwaanyị ugwu.[1]
Amuru Soraya Miré na Beledweyne.[1] gbara afo iri na ato, o diri ibe nwaanyị ugwu. Miré's' documentary film Fire Eyes (1994) bidoro mgbe Miré chetara ihe o gabigara mgbe ebere ya ugwu, wee gunye ajuju onu n'ihe ndi ozo sonyere na ya bu ihe.[2]
Akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Roy Armes (2008). Dictionary of African Filmmakers. Indiana University Press. ISBN 978-0-253-35116-6.
- ↑ Stanlie M. James (2002). "Listening to Other(ed) Voices: Reflections around Female Genital Cutting", in Stanlie Myrise James: Genital Cutting and Transnational Sisterhood: Disputing U.S. Polemics. University of Illinois Press. ISBN 978-0-252-02741-3.
