Soumah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Soumah
ahà nnà
akara alaSoumah Dezie
usoro ederedeLatin script Dezie
SoundexS500 Dezie
Igwe okwu Cologne86 Dezie
Igwe ekwentịSM1111 Dezie
attested in2010 United States Census surname index Dezie

Soumah bụ aha nna.[1] Ndị mmadụ nwere aha nna gụnyere:

  • Abdoulaye Soumah (A mụrụ n'afọ 1985), onye na-agba bọọlụ na Guinea
  • Alhassane Soumah (A mụrụ n'afọ 1996), onye na-agba bọọlụ na Guinea
  • Amara Soumah (A mụrụ n'afọ 1990), onye na-agba bọọlụ na Guinea
  • Fodé Soumah, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Guinea
  • Ibrahima Sory Soumah (A mụrụ n'afọ 1995), onye na-agba bọọlụ na Guinea
  • Issiaga Soumah (A mụrụ n'afọ 1974), onye na-agba bọọlụ na Guinea
  • M'mah Soumah (A mụrụ n'afọ 1985), onye judo Guinea
  • Momo Wandel Soumah (A mụrụ 1926), onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu na onye na-akpọ saxophon na Guinea
  • Morlaye Soumah (A mụrụ n'afọ 1971), onye na-agba bọọlụ na Guinea
  • Naby Soumah (A mụrụ n'afọ 1985), onye na-agba bọọlụ na Guinea
  • Ndèye Fatou Soumah (A mụrụ n'afọ 198), onye Senegal na-agba ọsọ
  • Noël Soumah (A mụrụ n'afọ 1994), onye Senegal na-agba bọọlụ
  • Richard Soumah (A mụrụ n'afọ 1986), onye na-agba bọọlụ na Guinea
  • Seydouba Soumah (A mụrụ n'afọ 1991), onye bọọlụ Guinea
  • Soriba Soumah (n`afọ 1946 ruo n`afọ 2004), onye Guinea na-agba bọọlụ

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Soumah. Forebears.io. Retrieved on 2018-07-06.