Soumia Hady
Ọdịdị
Soumia Hady
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Jụn 1998 |
Ebe ọmụmụ | Morocco |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Soumia Hady (Arabic: ; amụrụ na 30 Junnu 1998) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agbachitere COD Meknès na ndị otu ụmụ nwanyị nke Morocco.
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Hady agbaala bọọlụ maka CODM na Morocco.[1]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Hady emeela maka Morocco na ọkwa ndị na erubeghị afọ-20 na ndị okenye.[2][3]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Entrainements à Maâmoura de L’Equipe Nationale Féminine (fr). Royal Moroccan Football Federation (20 October 2020). Retrieved on 18 June 2021.
- ↑ Duret (15 January 2018). Coupe du Monde U20 2018 (Afrique) - Le NIGERIA prend une option, le GHANA obtient le nul au CAMEROUN (fr). Retrieved on 18 June 2021.
- ↑ Duret. "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI", Footofeminin.fr, 3 December 2020. Retrieved on 18 June 2021. (in fr)