Soune Soungole
Ọdịdị
Soune Daniel Soungole (amụrụ ya na 26 Febụwarị 1995) bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-eme egwuregwu n'etiti.[1] A mụrụ ya na obodo Ivory Coast, ọ na-anọchite anya ndi Niger.
Nsọpụrụ ya
[dezie | dezie ebe o si]- Slovak Liberec
- Iko mba Czech: 2014[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Havlen. "Breite mění v Liberci Soungoleho. Může nahradit kapitána Pavelku?", idnes.cz, Idnes, 4 February 2016. Retrieved on 13 February 2018. (in Czech)
- ↑ "Bakoš dal naději, penalty rozhodly. Liberec zdolal Jablonec a vyhrál pohár", jablonecky.denik.cz. Retrieved on 22 April 2022.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- S. Soungole (Soune Daniel Soungole) at Soccerway
- Soune Soungole na FC Slovan Liberec
- Soune Soungole na FK Teplice
- Soune Daniel Soungole na iDNES.cz (n'asụsụ Czech)
- NFT Profile