Soungole

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Soune Soungole
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịCôte d'Ivoire Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Febụwarị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụAgbaou-Ahéoua Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuFC Spartak Trnava, FC Slovan Liberec, Ivory Coast national under-17 football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Soune Daniel Soungole (amụrụ na 26 Febụwarị 1995) bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye ọnọn'etiti.[1] A mụrụ ya na mba Ivory Coast, ọ na-anọchite anya ndi Niger.

Nsọpụrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Slovak Liberec
  • Iko mba Czech: 2014[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Havlen. "Breite mění v Liberci Soungoleho. Může nahradit kapitána Pavelku?", idnes.cz, Idnes, 4 February 2016. Retrieved on 13 February 2018. (in Czech)
  2. "Bakoš dal naději, penalty rozhodly. Liberec zdolal Jablonec a vyhrál pohár", jablonecky.denik.cz. Retrieved on 22 April 2022.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]