South Pacific Sea Level na Climate Monitoring Project

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

South Pacific Sea Level na Climate Monitoring Project (SPSLCMP) bụ ọrụ gọọmentị Australia malitere. Ebumnuche bụ isi nkè ọrụ ahụ bụ inye ihe ndekọ ziri ezi, ogologo ógè nke ọdịiche nke oke osimiri na Pacific na South Pacific.[1]

Ndị sonyere[dezie | dezie ebe o si]

E nwèrè agwaetiti irí na anọ nke Pacific na-ekere òkè na ọrụ nlekota oke osimiri na ihu igwe. Ndị a gụnyere:

  • Àgwàetiti Cook
  • Federated States nke Micronesia
  • Fiji
  • Kiribati
  • Marshall Islands
  • Nauru
  • Niue
  • Palau
  • Papua New Guinea
  • Samoa
  • Solomon Islands
  • Tonga
  • Tuvalu
  • Vanuatu

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Pacific Sea Level Monitoring Project. Bureau of Meteorology. Australian Government: Bureau of Meteorology. Retrieved on December 1, 2015.