Stéphanie Fotso Mogoung
Ọdịdị
Stéphanie Fotso Mogoung
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Aha enyere | Stéphanie |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Septemba 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Limbe |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
| So na | volleyball at the 2016 Summer Olympics, 2014 FIVB Women's Volleyball World Championship |
Stéphanie Fotso Mogoung (amuru 25 Septemba 1987) bu onye egwuregwu volleyball nke Cameroon. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba Cameroon ma gbaa bọọlụ maka VBC Chamalières na 2014.
Ọ bụ akụkụ nke otu mba Cameroon na 2014 FIVB Volleyball World Championship na Italy [1] na na 2016 Olympic Games na Rio de Janeiro .
Klọb
[dezie | dezie ebe o si]- VBC Chamalières (2014)
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Team Roster – Cameroon. italy2014.fivb.org. Archived from the original on 14 October 2014. Retrieved on 1 October 2014.