Stella Ford Mugabo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Stella Ford Mugabo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereStella Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1962 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Manchester, Makerere University Dezie

Stella Ford Mugabo (Amụrụ n'afọ 1962) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwanda nke jere ozi dị ka Minista nke Mmekọrịta nke Cabinet kemgbe ọnwa Julaị afọ 2013.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mugabo n'afọ 1962 na Uganda na Francis Ford Gashumba na Stella Mukamutara.[1] O nwere akara ugo mmụta na agụmakwụkwọ na Mahadum Makerere na Master of Arts na Economics and Social Studies na Mahadim Manchester .[1]

Mugabo rụrụ ọrụ dị ka onye nyocha iwu ọha na eze maka ọfịs onye isi ala nke Uganda, wee bụrụ onye na-edeba aha agụmakwụkwọ na Kigali Institute of Science, Technology and Management. Ọ bụ onye isi odeakwụkwọ nke Public Sector Capacity Building Secretariat site n'ọnwa Machị 2010 ruo afọ 2014.[1][2] Ọ bụ onye isi oche nke ụlọ ọrụ Rwanda Institute of Administration and Management na onye otu ụlọ ọrụ nke Rwanda's Capacity Building Programme.[1]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Q&A: Stella Ford Mugabo: Building Rwanda’s capacity. The New Times (20 June 2012). Retrieved on 11 August 2017. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "qanda" defined multiple times with different content
  2. Kwibuka (July 2014). New ministers , Deputy Ombudsman sworn into office. The New Vision. 24 Tanzania. Retrieved on 11 August 2017.