Gaa na ọdịnaya

Stina Gardell

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Stina Gardell
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSweden Dezie
Obodo maka egwuregwuSweden Dezie
Aha enyereStina Dezie
Aha ezinụlọ yaGardell Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Maachị 1990 Dezie
Ebe ọmụmụStockholm Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-egwu mmiri Dezie
Ụdị egwuregwuigwu mmiri Dezie
So na2012 Summer Olympics, swimming at the 2016 Summer Olympics Dezie

Stina Gardell (amụrụ 28 Maachị 1990 na Stockholm ) bụ onye na-egwu mmiri n'egwuregwu Olympic nke Sweden. [1] Ọ gbara mmiri maka Sweden na 2012 na 2016 Olympics . [2] [1] Ọ na-aga mahadum, wee na-egwu mmiri na Mahadum Southern California nke USA. [3]

N'egwuregwu Olimpik nke afọ 2012 ọ gụchara nke iri na anọ n'asọmpị 400 nke ụmụ nwanyị na 20th na asọmpi 200 m n'otu n'otu. N'egwuregwu Olimpik nke afọ 2016 ọ kwụsịrị na 20th na asọmpi 200 m n'otu n'otu. [1]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 1.2 Stina Gardell Bio, Stats, and Results (en). Olympics at Sports-Reference.com. Archived from the original on 2012-12-13. Retrieved on 2019-06-22.. Olympics at Sports-Reference.com. Archived from the original on 17 April 2020. Retrieved 22 June 2019.
  2. Stina Gardell. London2012.com. The London Organising Committee of the Olympic Games and Paralympic Games Limited. Archived from the original on 13 September 2012. Retrieved on 13 September 2012.
  3. Gardell's bio from usctrojans.com; retrieved 2013-05-20.

na 20th na asọmpi 200 m