Sulliman Mazadou

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sulliman Mazadou
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNiger Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Eprel 1985 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuAthlético Marseille, Ndị otu bọọlụ mba Niger, AS Aix-en-Provence Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2012 Africa Cup of Nations Dezie

Sulliman Johan Mazadou (ka amụrụ n'abalị iri na otu n'ọnwa Eprel n'afọ 1985 na Marignane, France) bụ onye Nigerien na-agba bọọlụ nke na-agbara klọb French US Marignane na Championnat de France[1] amateur . Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ mba Niger gbara na 2012 Africa Cup of Nations megide ndị otu Gabon[2] na otu n'ime ndị egwuregwu nchekwa Niger na egwuregwu ọzọ Tunisia.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Niger - S. Mazadou - Profile with news, career statistics and history - Soccerway (en). int.soccerway.com. Retrieved on 2018-03-27.
  2. Match Gabon vs Niger 01-23-2012
  3. Match Niger vs Tunisia 01-27-2012