Sulyman Kawu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sulyman Kawu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie

Sulyman Durosylorun Kawu bụ onye ọka ikpe Naijiria nke na-eje ozi ugbu a dka onye ọka ikpe ukwu nke Kwara Steeti kemgbe afọ 2014. Gọvanọ Abdulfatah Ahmed họpụtara ya site na ndụmọdụ nke Kwara State Judicial Service Commission.[1][2]

N'oge iyi nke ndị ọka ikpe n'afọ 2017, Kawu dọrọ ndị ọrụ ikpe aka ná ntị na ndị ọka ikpe rụrụ arụ na-anara aka azụ iji nye ikpe na-ele mmadụ anya n'ihu ga-aga hel.[3][4]

N'ihi ọrịa COVID-19 n'afọ 2020, Kawu gbaghaara ndị mkpọrọ iri anọ na isii na-echere ikpe na Oke-Kura maximum na Mandala Medium prisons na Ilorin.[5][6]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kwaran. Gov. Ahmed Swears in Justice Kawu as New Chief Judge of Kwara State | fresh news and views (en-GB). Archived from the original on 2020-06-29. Retrieved on 2020-06-26.
  2. Adebayo (2020-04-14). Lockdown: Kwara chief judge mandates magistrate courts to determine breaches (en-GB). Daily Trust. Archived from the original on 2020-06-29. Retrieved on 2020-06-26.
  3. Corrupt judges will go to hell – Kwara CJ (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2020-06-26.
  4. Kwara gets 35 new magistrates, one area court judge (en-GB). Tribune Online (2019-02-04). Retrieved on 2020-06-26.
  5. Adebayo (2020-05-06). COVID-19: Kwara CJ grants 46 prison inmates amnesty (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2020-06-26.
  6. "Kwara Chief Judge frees 16 prisoners in Ilorin".