Jump to content

Suman Kanjilal

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Suman Kanjilal bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India sitere na Trinamool Congress. Na Mee 2021, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu West Bengal Legislative Assembly nke Alipurduar dị ka onye ndoro-ndoro BJP.[1] [2] [3] Na 5 February 2023, ọ sonyeere All India Trinamool Congress. [1]

Kanjilal sitere na mpaghara Alipurduar. Aha nna ya bụ Santosh Kumar Kanjilal.[5] Ọ gafere LLB Site na Surya Deo Law College n'okpuru BN Mandal University Bihar na 2009.[6] Ọ rụrụ ọrụ ogologo oge dị ka onye nta akụkọ na Uttarbanga Sambad. Ọ gbara aka na ntuli aka ndị omebe iwu West Bengal 2021 site na Alipurduar Vidhan Sabha wee merie oche ahụ na Mee 2 2021. [2][3]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. West Bengal: BJP's Alipurduar MLA Joins TMC Ahead Of Panchayat Election (en). news.abplive.com (2023-02-05). Retrieved on 2023-02-17.
  2. আনন্দ (2021-05-02). Alipurduars পশ্চিমবঙ্গ বিধানসভা নির্বাচন ২০২১ ফলাফল লাইভ:BJP প্রার্থী SUMAN KANJILAL নির্বাচনী কেন্দ্র থেকে Alipurduars বিজয়ী হয়েছেন, বিস্তারিত দেখুন (EN). bengali.abplive.com. Retrieved on 2021-05-12.
  3. Hindi (2021-05-02). Alipurduars Election Result 2021: बीजेपी के सुमन कांजीलाल ने टीएमसी के विधायक सौरव चक्रवर्ती को हराया (hindi). TV9 Hindi. Retrieved on 2021-05-12.