Sun Come Up (ihe nkiri)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Sun Come Up bụ ihe nkiri ihe nkiri nke afọ 2010 banyéré mmetụta nke okpomọkụ ụwa na Carteret Islands.[1] Ihe nkiri ahụ gosipụtara n'afọ 2010 Full Frame Documentary Film Festival n'ubochi asatọ n'ọnwa Eprel.[2] A kpọrọ ya aha dị ka ónyé a họpụtara màkà Academy Award for Best Documentary (Short Subject) na 83rd Academy Awards n'ubochi irí abụọ na ise n'onwa Jenụwarị afọ 2011, mana Strangers No More meriri ya.[3][4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Emami. "'Sun Come Up' Shows Sad Fate Of Climate Refugees In Carteret Islands (VIDEO)", HuffingtonPost.com, March 29, 2010. Retrieved on 2011-10-20.
  2. Sun Come Up. fullframefest.org. Archived from the original on March 1, 2011. Retrieved on January 29, 2011.
  3. Nominees for the 83rd Academy Awards. Academy of Motion Picture Arts & Sciences. Retrieved on 2011-01-25.
  4. Rojas, Rick. "Oscars: 'Strangers No More' wins for documentary short", Los Angeles Times Awards Tracker, February 27, 2011. Retrieved on February 28, 2011.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]