Sussana Dantjie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sussana Dantjie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Ọgọọst 1971 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie

Sussana Rebecca Dantjie (née Tsebe) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke na-eje ozi dị ka onye isi oche nke North West Provincial Legislature kemgbe Mee, na afọ 2014. Ọ bụ onye otu National Assembly nke South Africa site na Mee, na afọ 2009 ruo Mee, na afọ 2014. Dantjie bụ onye otu African National Congress .

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Dantjie bụ onye otu African National Congress .[1] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu mba South Africa n'ọnwa Eprel afọ 2009. N'abalị isii n'ọnwa Mee, a ṅụrụ ya iyi dị ka onye omeiwu.[1] N'oge ọ nọ n'ọkwa ndị omeiwu, ọ nọdụrụ na Kọmitii Portfolio na Communications na Kọmiti Standing na Auditor General.[1]

Tupu ntuli aka nke Mee na afọ 2014, e debere Dantjie na nke iri na abụọ na ndepụta ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị na North West Provincial Legislature.[1] A họpụtara ya ma ṅụọ iyi dị ka MPL na 21 Mee. A họpụtakwara ya dị ka ọkà okwu nke ndị omeiwu mpaghara, na-anọchi Supra Mahumapelo, onye a họpụtara dịka onye isi ala mpaghara. A họpụtara Jane Manganye dị ka onye nnọchi anya ya.[2]

A họpụtara Dantjie ọzọ na ndị omeiwu mpaghara na Mee, na afọ 2019 ma nọgide dị ka ọkà okwu. A họpụtara Manganye ka ọ bụrụ onye omeiwu. ANC nke mpaghara ahụ họọrọ Viola Motsumi dị ka onye ha na-azọ ọkwa osote onye isi oche, a họpụtakwara ya na 22 Mee.[3]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Dantjie lụrụ Lungile Dantjie.[4]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Sussana Rebecca Dantjie. People's Assembly. Retrieved on 17 September 2020.
  2. North West Provincial Legislature elects Speaker and Premier. Government of South Africa. Retrieved on 17 September 2020.
  3. Montsho. "ANC appoints presiding officers in North West", IOL, 21 May 2019. Retrieved on 17 September 2020.
  4. North West's economy inspires confidence (2 March 2018).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]