Svetla Otsetova

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Svetla Otsetova
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBulgaria Dezie
obodo maka egwuregwuBulgaria Dezie
aha n'asụsụ obodoСветла Христова Оцетова Dezie
Aha enyereSvetla Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Novemba 1950 Dezie
Ebe ọmụmụSofia Dezie
Ọrụ ọ na-arụrower, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, rowing administrator Dezie
ụdị egwuregwurowing Dezie
so narowing at the 1976 Summer Olympics – women's double sculls, rowing at the 1980 Summer Olympics – women's double sculls Dezie

Svetla Otsetova[1] (Bulgarian: Светла Оцетова, amụrụ na 23 Nọvemba 1950) bụ onye Bulgaria na akwọ ụgbọ mmiri.

O meriri nrite ọla edo ya na Zdravka Yordanova na ụmụ nwanyị abụọ na-akwọ ụgbọ mmiri na 1976 Olimpik nke Montreal. O mekwara asọmpi na 1980 Olimpik oge okpomọkụ.

Ọ bụ nwanyị nke atọ n'akụkọ mere eme na-eje ozi na Kọmitii Mba ụwa Olimpik. Otsetova bụ onye isi oche nke Bulgarian Ịkwọ ụgbọ Federation ruo n'afọ 2012.[2] Ọ bụkwa onye natara Usoro nke Stara Planina (1st class).

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Bulgarians in FISA. Archived from the original on 2011-07-27. Retrieved on 2023-04-12.
  2. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specifiedGergov, Nikolay (21 August 2009). (Bulgarian). 7sport.net. Retrieved on 31 October 2015.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Svetla Otsetova at World Rowing