Syed Babar Ali
Ọdịdị
Syed Babar Ali
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Pakistan, British Raj |
| Aha enyere | Syed |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Jụn 1926 |
| Ebe ọmụmụ | Lāhaur |
| Ebe ọ nwụrụ | Lāhaur |
| Asụsụ obodo | Urdu |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Urdu |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụ̀nta ego, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụnta ego |
| Ọkwá o ji | Federal Minister for Finance, Federal Minister for Finance |
| Ebe agụmakwụkwọ | Harvard Business School, Harvard University, University of Michigan, University of the Punjab, Aitchison College |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Shia Islam |
| Onye òtù nke | American Academy of Arts and Sciences |
Syed Babar Ali OBE (Urdu: سید بابر علی; amuru 15 Jenuarị 1926) bụ onye ọchụnta ego Pakistani, onye enyemaka na onye bụbu onye minista na-ahụ maka ego na Pakistan Ọ bụ onye guzobere Packages Limited, Milkpak Limited (ugbu a Nestlé Pakistan) na Lahore University of Management Sciences. A na-akpọ Syed Babar Ali School of Science and Engineering aha ya.