Sylvester Ugoh
Ọdịdị
Sylvester Ugoh
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Sylvester |
| Aha ezinụlọ ya | Ugoh |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Eprel 1931 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | minister |
Sylvester Ugoh bụ onye osote onye isi ala nke National Republican Convention na afọ 1993, onye NRC bụ Bashir Tofa.[1]
Ugoh bụ gọvanọ nke Bank of Biafra, Biafra Central Bank.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Paden, John N (2005). Muslim Civic Cultures and Conflict Resolution: the challenge of democratic federalism in Nigeria. Brookings Institution Press. p. 303. ISBN 0-8157-6817-6. Retrieved 2007-06-10.
- ↑ Offodile, Chudi (25 November 2016). The Politics of Biafra and Future of Nigeria. ISBN 9789788431978.