Jump to content

Sylvia Banda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sylvia Banda
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha enyereSylvia Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1962 Dezie
ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Sylvia Banda (amuru na 1962) bu nwanyi azumahia nke Zambia, onye na-emeghari ihe na onye n’achụmnta ego. [1] [2] [3] [4] Ọ bụ onye Ashoka . [5] Banda na-akwalite iji nri obodo, na-ahọrọ ihe oriri maka ụlọ oriri na ọṅụṅụ ya site na mpaghara na obere ugbo. [1] [6] Ọ malitere azụmahịa nke ya, Sylva Professional Catering na 1986. [1] Site na 2009, o nwere ụlọ oriri na ọṅụṅụ 16 na Lusaka . [2] N'afọ 2014, o tinyere $105,000 na US dollar iji mepee ụlọ ọrụ na-esi nri na Zambia. [7]

Banda abụrụla onye isi oche Zambia Chapter nke African Women Entrepreneurship Programme (AWEP). [8] Lusaka Voice kpọrọ Banda "otu n'ime ndị ọchụnta ego a ma ama nke Zambia." [9] Banda na di ya, Hector, na-ebipụta usoro nri ndị Zambia na kọlụm Times of Zambia kwa izu nke a na-akpọ "Nri Zambia na Sylvia Catering." [10] Banda na-azụkwa ụmụ nwanyị ka ha si echekwa nri obodo. [11] O nwere ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ, Sylva Food Solutions (SFS) iji nyere ndị ọrụ ugbo obodo aka ịbawanye azụmaahịa. [12]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

Banda na-azụkwa ụmụ nwanyị ka ha si echekwa nri obodo. [1] O nwere

  1. 1.0 1.1 1.2 Zambian open window gave restaurant lift-off. BBC News. BBC (28 February 2013). Retrieved on 2013-02-03.
  2. 2.0 2.1 Top tips from Africa's entrepreneurs. BBC News. BBC (11 March 2009). Retrieved on 2013-02-03.
  3. Growth Management for a Zambian Hospitality Empire: Sylvia Banda and Sylva Professional Catering Services and College Limited. Columbia Business School. Retrieved on 2018-02-17.
  4. Sylvia Banda (Sylva Group of companies). Startup Grind. Retrieved on 2018-02-17.
  5. SYLVIA BANDA. Ashoka. Retrieved on 2018-02-17.
  6. Chanda (25 December 2014). 'Add value to products' (en-US). Times of Zambia. Retrieved on 2018-02-17.
  7. "Sylva Catering invests $105,000 | Lusaka Voice", Lusaka Voice, 2014-11-26. Retrieved on 2018-02-17. (in en-US)
  8. "Remove barriers for female entrepreneurs — Kaseba | Lusaka Voice", Lusaka Voice, 2013-04-24. Retrieved on 2018-02-17. (in en-US)
  9. "Nyamuka Zambia Promoting Transformative Entrepreneurship in Zambia | Lusaka Voice", Lusaka Voice, 2015-03-19. Retrieved on 2018-02-17. (in en-US)
  10. Preparing Fishbone Soup (en-US). Times of Zambia (28 March 2015). Retrieved on 2018-02-17.
  11. Chanda (5 March 2017). Sylva Catering to train 80,000 women (en-US). Times of Zambia. Retrieved on 2018-02-17.
  12. Brown. "Innovator Sylvia Banda Is Changing The Way Zambians Eat And Farm", AFKInsider, 2014-01-08. Retrieved on 2018-02-17. (in en-US)