Sylvia Nduka
Ọdịdị
Sylvia Nduka
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Sylvia |
| Aha ezinụlọ ya | Nduka |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Ọktoba 1991 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụ̀nta ego |
Sylvia Nduka (amụrụ 14 Ọktoba 1992) bụ onye Naijiria bụbu onye meriri n'ịsọ asọmpi ịma mma na onye ọchụnta ego. [1]
Ndụ mbido
[dezie | dezie ebe o si]Sylvia Nduka bụ onye Isuofia na steeti Anambra . Ọ bụ nke ọdụdụ n'ime ụmụnne ise. Ọ gụrụ akwụkwọ ndekọ ego na mahadum Lagos . [2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Nwa agbọghọ kacha mma na Nigeria 2011
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gbara asọmpi dịka Miss Taraba na Ije ozia. Dịka onye meriri, e nyere ya ụgbọ ala Hyundai na nde naira atọ. [3]
Ihe oru ngo
[dezie | dezie ebe o si]Ebumnuche nke ọrụ ya, 'Sylvia Educational Foundation', bụ ịmepụta NGO nke na-enye ndị mmadụ ike site na agụmakwụkwọ ma na-ejere ụmụaka ndị na-enweghị ikike ozi. [4] [5]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Sylvia Nduka tọrọ ntọala ma na-aru na Sylvia's Hair, azụmahịa ntutu nkwunye. [6] [7] [8]
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ "Miss Taraba takes the MBGN 2011 Crown! Sylvia Nduka is the Most Beautiful Girl in Nigeria 2011". Bellanaija.com. 25 June 2011. Retrieved 6 August 2018.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Meet The Latest 15 Most Beautiful Girls In Nigeria MGBN 2000 till date". Buzznigeria.com. Retrieved 6 August 2018.
- ↑ "MBGN 2011 Sylvia Nduka Addresses Reports on Marriage to Top Politician & Pageantry Rigging - BellaNaija". Bellanaija.com. Retrieved 2 September 2018.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Ex-MBGN Queen Sylvia Nduka launches her Hair Extension Flagship Store "Sylvia's Hair Gallery" in Lagos! View Photos from the Event - BellaNaija". Bellanaija.com. Retrieved 2 September 2018.
- ↑ "SYLVIA NDUKA breaks silence on rumoured romance with ALIKO DANGOTE 'I will speak at the appropriate time'". Encomium.ng. Retrieved 2 September 2018.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).