Tadelech Bekele

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tadelech Bekele
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEthiopia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Eprel 1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, long-distance runner, onye na-agba ọsọ marathon Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Tadelech Bekele (amụrụ na ụbọsị iri na otu n'ọnwa Eprel n'afọ 1991) bụ onye Etiopia na-agba ọsọ ogologo oge.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Na afọ 2012, o meriri České Budějovice Half Marathon na oge nke 1:10:54. N'afọ a, o merikwara Prague Grand Prix na oge nke 15:48, afọ ikpeazụ Prague Grand Prix bụ ọsọ kilomita ise maka ụmụ nwaanyị.

Na afọ 2014, o meriri Berlin Half Marathon na oge nke 1:10:05. N'afọ 2017 na 2018 ọ meriri na Amsterdam Marathon .[1]

Na Berlin Marathon ọ gwụchara n'ọnọdụ nke anọ na 2014 Berlin Marathon na 2015 Berlin Marathon.

Na 2018 London Marathon ọ gwụchara n'ọnọdụ nke atọ na oge nke 2:21:40.[2]

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:ETH
2012 České Budějovice Half Marathon České Budějovice, Czech Republic 1st Half marathon 1:10:54
Prague Grand Prix Prague, Czech Republic 1st 5,000 m 15:48
2014 Berlin Half Marathon Berlin, Germany 1st Half marathon 1:10:05
Berlin Marathon Berlin, Germany 4th Marathon 2:23:02
2015 Berlin Marathon Berlin, Germany 4th Marathon 2:25:01
2017 Amsterdam Marathon Amsterdam, Netherlands 1st Marathon 2:21:54
2018 Amsterdam Marathon Amsterdam, Netherlands 1st Marathon 2:23:14
London Marathon London, United Kingdom 3rd Marathon 2:21:40

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Keniaan Cherono wint marathon van Amsterdam in recordtijd", NU.nl, 21 October 2018. Retrieved on 27 December 2019. (in Dutch)
  2. Morgan. "Kipchoge and Cheruiyot seal victories at London Marathon as weather ensures world records remain unchallenged", InsideTheGames.biz, 22 April 2018. Retrieved on 27 December 2019.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]