Gaa na ọdịnaya

Taguma Mukomberanwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Taguma Mukomberanwa
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịZimbabwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1978 Dezie
Ebe ọmụmụRuwa Dezie
NwanneEnnica Mukomberanwa, Netsai Mukomberanwa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Taguma Mukomberanwa (a mụrụ ya n'afọ 1978) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe. Nwa Nicholas Mukomberanwa, ọ bụ nwanne ndị na-akpụ ihe Anderson, Lawrence, Ennica, na Netsai Mukomberanwa, na nwa nwanne nne Nesbert Mukomberanwa.[1] E tinyere ọrụ Taguma na ihe ngosi nke afọ 2017 na-enyocha nka ọgbara ọhụrụ na Africa na Kunsthalle ConARTz na Markt Indersdorf, Germany.[2]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Taguma Mukomberanwa - Friends Forever Zimbabwe. www.friendsforeverzimbabwe.com. Retrieved on 2020-06-30.
  2. Zeitung. Das Vermächtnis (de). Süddeutsche.de. Retrieved on 2020-06-30.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:The Mukomberanwa Family