Talatu Yohanna
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Talatu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Novemba 1973 |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Talatu Yohanna (amụrụ na Nọvemba 11, n'afọ 1973) bụ onye nchịkwa na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ugbu a ọ bụ onye otu Ụlọ ndị Nnọchiteanya Naijiria ebe ọ na- anọchite anya Demss/Numan/Lamurde nke Mpaghara Etiti Adamawa State . [1] [2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Yohanna malitere ịrụ ọrụ dịka onye nchịkwa nke azụmahịa ọha, ma mesịa banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ebe ọ rụrụ ọrụ dịka onye isi ụmụ nwanyị, onye ndú na nlekọta, onye enyemaka pụrụ iche na onye ndụmọdụ pụrụ iche nke Gọvanọ Adamawa State. Ọ rụkwara ọrụ dịka Kọmishọna na-ahụ maka azụmaahịa na nkwado na steeti Adamawa. Ugbu a, ọ bụ onye otu Ụlọ Nnọchiteanya ebe ọ na-anọchite anya Demsa/Numan/Lamurde nke Mpaghara Etiti Adamawa Steeti n'okpuru Nzuko Ọganihu ndị Niile. [3] [4] Ọ na-ejekwa ozi na ụlọ kọmitii nke Nzukọ Omeiwu Ụmụ nwanyị
Ndụ nkeonwe
[dezie | dezie ebe o si]Onye kwesiri nsọpụrụ nke Yohanna lụrụ dị ma nweekwa ụmụ. Ọ bụ nwa afọ obodo Ngodogoron dị na Lamurde nke Gọọmenti Ime obodo Adamawa steeti. [5]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Fulani. "68 Adamawa candidates vie for National Assembly seats", Premium Times, 18 March 2015. Retrieved on 19 November 2020.
- ↑ Ogundipe. "Malabu Scandal: House committee gives reasons why it must summon Goodluck Jonathan", Premium Times, 5 July 2017. Retrieved on 19 November 2020.
- ↑ Elumoye. "N'Assembly Members in Crucial Popularity Test Next Saturday", This Day Live, 10 February 2019. Retrieved on 19 November 2020.
- ↑ Ogunlami. "'My attackers won't go free', Senator says", Pulse Nigeria, 20 January 2016. Retrieved on 19 November 2020.
- ↑ Hon. Talatu Yohanna biography, net worth, age, family, contact & picture.