Gaa na ọdịnaya

Talem Taboh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Talem Taboh
Member of Arunachal Pradesh Legislative Assembly
Assumed office
2019
Preceded byTamiyo Taga
ConstituencyRumgong
Personal details
Political partyBharatiya Janata Party

Talem Taboh bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si Arunachal Pradesh nke Bharatiya Janata Party. Ọ bụ onye otu nzuko omebe iwu na ọgbakọ omebe iwu nke Arunachal Pradesh nke iri na otu. O meriri onye ndoro-ndoro ochichi NPP Taja Bonung, na-enweta vootu 5862.[1][2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Rumgong, Arunachal Pradesh Assembly Election Results 2024 Live Updates. India Today (2024-06-02). Retrieved on 2024-06-02.
  2. Rumgong Assembly Election Result 2024: Rumgong Arunachal Pradesh Elections Poll Result Winner. The Times of India (2024-06-02). Retrieved on 2024-06-02.