Jump to content

Tapang Taloh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tapang Taloh

Tapang Taloh bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India. Ọ bụ onye otu nzuko omebe iwu nke Arunachal Pradesh si na mpaghara Mgbakọ Pangin.[1] Na ntuli aka 2014, o meriri Ojing Tasing. .[1][2][3]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Arunachal Pradesh – Office of the Chief Electoral Officer: Itanagar – General Election to Legislative Assembly of Arunachal Pradesh, 2014 (2014-08-02). Archived from the original on 2014-08-02. Retrieved on 2022-07-09.
  2. Assam Tribune. Congress wins 11 seats unopposed in Arunachal Àtụ:Webarchive
  3. Election results. Election Commission of India, New Delhi. Retrieved on 25 October 2016.