Jump to content

Tarak Bandyopadhyay

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tarak Bandyopadhyay
Personal details
Political partyAll India Trinamool Congress

Tarak Bandyopadhyay (c. 1943 - 10 October 2013) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si West Bengal nke All India Trinamool Congress. Ọ bụ onye so na West Bengal Legislative Assembly.

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Bandyopadhyay ka onye omebe iwu nke West Bengal Legislative Assembly dị ka onye ndoro-ndoro ochichi National Congress sitere na Cossipur na 1996.[1] Mgbe e mesịrị, ọ sonyeere Trinamool Congress.[2] A họpụtara ya dị ka onye omebe iwu nke West Bengal Legislative Assembly dị ka onye na-akwado Trinamool Congress si Cossipur na 2001 na 2006.[1][2]

Bandyopadhyay nwụrụ n'ihi nkwụsị obi na 10 Ọktoba 2013 mgbe ọ dị afọ 70. [3]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. General Elections, India, 2001, to the Legislative Assembly of West Bengal. Constituency-wise Data. Election Commission. Retrieved on 1 November 2014.
  2. General Elections, India, 2006, to the Legislative Assembly of West Bengal. Constituency-wise Data. Election Commission. Retrieved on 22 November 2014.
  3. "প্রয়াত প্রাক্তন বিধায়ক তারক বন্দ্যোপাধ্যায়", Anandabazar Patrika, 11 October 2013. Retrieved on 14 February 2020. (in bn)