Tarkwa Bay Beach

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ọnụ ụzọ mbata nke égbè égbè
N'ihu Ụsọ Oké Osimiri Tarkwa
Ogige ndị isi nke ọdụ ụgbọ mmiri

Tarkwa Bay bụ osimiri ebe echebe nke dị na ụso ọnọdụ ụgbọ mmiri Lagos na Naịjirịa.[1]

N'ihi ọnọdụ ọ̀sọ́ mmiri ya, ọ bụ naanị ụgbọ mmiri ma ọ bụ ọgabtumtum mmiri ka a na-enweta ya.[2] Ụsọ mmiri ahụ, nke ndị na-egwu mmiri na ndị ọ na-anụ ọkụ n'obi na egwuregwu mmiri na-ewu ewu, nwekwara obodo na-anabata ndị bi na ya.[3][4][5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tarkwa Bay. Naijatreks. Retrieved on May 10, 2015.
  2. Tarkwa Bay Beach. Tripadvisor. Retrieved on May 10, 2015.
  3. 70 tourist attractions in Nigeria. Online Nigeria. Retrieved on May 10, 2015.
  4. Jen Ehidiamen. the beach at your doorstep. CP Africa. Archived from the original on May 18, 2015. Retrieved on May 10, 2015.
  5. Tarkwa Bay beach. Hangout Nigeria. Archived from the original on May 18, 2015. Retrieved on May 10, 2015.