Tassadit Aïssou
Ọdịdị
Tassadit Aïssou
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
aha enyere | Tassadit |
aha ezinụlọ ya | Aïssou |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Jụn 1989 |
Ebe ọmụmụ | Sidi Aïch |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | outside hitter |
ụdị egwuregwu | volleyball |
so na | 2012 Summer Olympics, 2008 Summer Olympics |
Tassadit Aïssou (amụrụ na Junnu 19, 1989, na Sidi Aïch, Béjaïa) bụ onye Algeria na egwu volleyball na onye egwuregwu Olimpik na anọchite anya Algeria.[1][2][3] Ọ bụ onye na egbochi etiti.[4] Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Chouhada Chikhoune na Béjaïa.[5]
Aïssou nọchitere anya Algeria na Asọmpi Volleyball nke ụmụ nwanyị Afrịka na 2007, 2009, 2011, na 2013; 2009 Mediterranean Egwuregwu; 2008 na 2012 Summer Olimpik; 2010 FIVB Asọmpi mba ụwa; 2011 Egwuregwu Afrịka niile; 2011 FIVB Iko Mbaụwa 2011 Egwuregwu Arab;2012 Asọmpi klọb nke Afrịka; na 2013 na 2014 FIVB Volleyball Ukwu ụwa Prix.[6]
Ihe ọmụma klọb
[dezie | dezie ebe o si]- Klọb dị ugbu a : NR Chlef
- Klọb dị ugbu a : ASW Bejaia
- Klọb izizi : Seddouk Volleyball Bejaia
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 2008 Women's Olympic Games / Team Roster ALG. www.fivb.org. Retrieved on 2018-04-14.
- ↑ Player's biography. www.fivb.org. Retrieved on 2018-04-14.
- ↑ FIVB Women's Volleyball Olympic Games 2012. www.fivb.org. Retrieved on 2018-04-14.
- ↑ Tassadit Aissou. VolleyBox (n.d.). Retrieved on 2021-07-18.
- ↑ PROCES VERBAL DE REUNION (fr). FEDERATION ALGERIENNE DE VOLLEYBALL (2008-01-03). Retrieved on 2021-07-18.
- ↑ Tassadit Aissou. Volleybox (n.d.). Retrieved on 2021-07-18.