Tekiath Ben Yessouf

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tekiath Ben Yessouf
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNiger Dezie
obodo maka egwuregwuNiger Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Septemba 1991 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụtaekwondo athlete Dezie
ụdị egwuregwutaekwondo Dezie
so nataekwondo at the 2020 Summer Olympics – women's 57 kg Dezie

Tekiath Ben Yessouf (amụrụ ya na 13 Septemba 1991) bụ onye Niger na-asọmpi taekwondo. Ọ nọchitere anya Niger na Summer Olympics nke afọ 2020 nke emere na Tokyo, Japan.[1]

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na 2017 World Taekwondo Championships nke emere na Muju, South Korea.[2] E wepụrụ ya na egwuregwu nke abụọ ya.[2] Na 2018 African Taekwondo Championships nke emere na Agadir, Morocco, ọ meriri ọlaọcha na ihe omume ụmụ nwanyị 57 kilogram.[3]

N'afọ 2019, o sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na 2019 World Taekwondo Championships n'enwetaghị ihe nrite obula. N'otu afọ ahụ, ọ nọchitekwara anya Niger na Egwuregwu nke Afrịka nke afọ 2019 nke emere na Rabat, Morocco ma merie otu n'ime ọla nchara na ihe omume ụmụ nwanyị nke 57 kilogram.[4] N'ọnwa Febụwarị 2020, ọ ruru ma zuo ezu na 2020 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament iji sọọ mpi na Summer Olympics nke afọ 2020 na Tokyo, Japan.[5][6]

Na 2021 African Taekwondo Championships nke emere na Dakar, Senegal, ọ meriri nrite ọla edo na ihe omume ụmụ nwanyị kilogram iri ise na asaa.[7][8] Mgbe ọnwa ole na ole gachara, ọ meriri ọla nchara ya na ihe omume ụmụ nwanyị 57 kilogram na Summer Olympics nke afọ nke emere na Tokyo, Japan.[1]

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Egwuregwu Ebe Ụdị ịdị arọ
2018 Asọmpi Taekwondo nke Afrịka Nke Abụọ -57 kilogram
2019 Egwuregwu Afrịka Nke atọ -57 kilogram
2021 Asọmpi Taekwondo nke Afrịka Nke Mbụ -57 kilogram

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Taekwondo Results Book. 2020 Summer Olympics. Archived from the original on 12 August 2021. Retrieved on 24 August 2021. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "taekwondo_results_book_summer_olympics_2020" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 Results. 2017 World Taekwondo Championships. Archived from the original on 22 August 2020. Retrieved on 22 August 2020.
  3. 2018 African Taekwondo Championships Results. Taekwondo Data. Retrieved on 24 February 2020.
  4. Taekwondo Day 3 Results. 2019 African Games. Archived from the original on 24 August 2019. Retrieved on 24 February 2020.
  5. Pavitt. "Egyptian and Moroccan athletes earn Tokyo 2020 berths at African taekwondo qualifier", InsideTheGames.biz, 23 February 2020. Retrieved on 8 December 2020.
  6. Day 2 results. 2020 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament. Archived from the original on 25 February 2020. Retrieved on 9 August 2020.
  7. 2021 African Taekwondo Championships Medalists – Day 1 – June 5. Martial Arts Registration Online. Archived from the original on 6 June 2021. Retrieved on 12 September 2021.
  8. Palmer. "Olympic champion Cissé among winners at African Taekwondo Championships in Dakar", InsideTheGames.biz, 8 June 2021. Retrieved on 12 September 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]