Templeeti:Nnọọ
Ọdịdị
Nnọọ {{{username}}}! 👋

Daalụ nke ukwuu maka ịbata na Igbo Wikipedia.
Igbo Wikipedia bụ ebe anyị na-arụkọ ọrụ ọnụ ide na ịkekọrịta ihe ọmụma n’asụsụ Igbo.
Ihe ị nwere ike ime
- Idezie edemede
- Mmepụta edemede ọhụrụ
- Mmeziwanye ọdịnaya dị ugbu a
- Tụgharịa edemede site na wikipedia bekee gaa na Wikipedia igbo
- mepụta peeji onye ọrụ wikimedia gị
Ebe ị ga-amalite
- Peeji kwesiri ndezi - Ọmụmatụ (edensibia, njikọ wiki, foto, ihe na-eme ka aha pụta ìhè)
- Nzọr ogbako – Jụọ ajụjụ ma nweta enyemaka
Biko cheta
- Jiri asụsụ Igbo dee
- Tinye isi mmalite
- Zere mmejọ
- Gbalịa ịmụta otu esi edezi ihe na sandbọs wikipedia gị
Ọ bụrụ na ị nwere ajụjụ, biko jụọ anyị — anyị ga-enyere gị aka 😊
Nnọọ ọzọ!
—
Nkọwa
[dezie ebe o si]A na-eji ndebiri a anabata ndị ọhụrụ na wikipedia igbo.
Ojiji
[dezie ebe o si]{{Nnọọ
| username = new_username
| bot = sign here (tilde)
}}
Paramita
[dezie ebe o si]| Paramita | Nkọwa | achọrọ ya |
|---|---|---|
| username | Aha onye ọrụ a na-anabata | ee |
| bot | Aha bot ma ọ bụ aha njirimara nke na-eziga ozi ahụ | ee |
Ọmụmatụ
[dezie ebe o si]Nnọọ Chibuzo! 👋

Daalụ nke ukwuu maka ịbata na Igbo Wikipedia.
Igbo Wikipedia bụ ebe anyị na-arụkọ ọrụ ọnụ ide na ịkekọrịta ihe ọmụma n’asụsụ Igbo.
Ihe ị nwere ike ime
- Idezie edemede
- Mmepụta edemede ọhụrụ
- Mmeziwanye ọdịnaya dị ugbu a
- Tụgharịa edemede site na wikipedia bekee gaa na Wikipedia igbo
- mepụta peeji onye ọrụ wikimedia gị
Ebe ị ga-amalite
- Peeji kwesiri ndezi - Ọmụmatụ (edensibia, njikọ wiki, foto, ihe na-eme ka aha pụta ìhè)
- Nzọr ogbako – Jụọ ajụjụ ma nweta enyemaka
Biko cheta
- Jiri asụsụ Igbo dee
- Tinye isi mmalite
- Zere mmejọ
- Gbalịa ịmụta otu esi edezi ihe na sandbọs wikipedia gị
Ọ bụrụ na ị nwere ajụjụ, biko jụọ anyị — anyị ga-enyere gị aka 😊
Nnọọ ọzọ!
— DolphybBot (ṅkátá) 23:08, 7 Eprel 2026 (UTC)