Teresa Meniru

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Teresa Meniru
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereTeresa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Eprel 1931 Dezie
Ebe ọmụmụOzubulu Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya24 Ọgọọst 1994 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Teresa Ekwutosi Agbomma Meniru (onye nke amuru na ụbọchị asaa nke ọnwa Eprel n'afọ 1931 – ma la nmụọ n’ụbọchị nke iri abụọ na anọ nke ọnwa Ọgọst n'afọ 1994) [1] bụ onye Naijiria na-ede akwụkwọ maka ndị ntorobia na akụkọ ụmụaka .

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Teresa Ekwutosi Agbomma n'Ozubulu na steeti Anambra . [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Meniru dere akwụkwọ maka ndị na-eto eto na-agụ akwụkwọ. [3] Ọrụ ya na-ekwu maka ihe ndị siri ike dịka mmetọ ụmụaka, ịtọrọ mmadụ, ọnọdụ ụmụ nwanyị na Naijiria na ibu omenala. [2] Meniru edewokwa banyere mmetụta nke agha na ebe ụmụ nwanyị nọ, dị ka n'akwụkwọ ya, Last Card ma ọ bụ Kaadị Ikpeazụ ma ọ bụrụ na asụgharị ya n'asụsụ Igbo . [4] Edemede Meniru bụ akụkụ nke ihe na-emekarị na ederede Naijiria nke "mere ka akụkụ nke akwụkwọ ụmụaka na ndị ntorobịa Africa gbasaa site n'iwebata isiokwu na ụzọ dị mkpa maka oge ọchịchị." [5]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Teresa Ekwutosi Agbomma lụrụ engineer Godwin Udegbunam Meniru, onye gụsịrị akwụkwọ na mahadum Howard . [6] Ha mụrụ ụmụ nwoke anọ na ụmụ nwaanyị atọ. Ọ nwụrụ na afọ 1994, mgbe ọ dị afọ iri isii na atọ.

Ọrụ ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

  • Henrietta C. Otokunefor, Obiageli C. Nwodo, Nigerian Female Writers: A Critical Perspective (Lagos: Malthouse 1989).
  1. WOMEN WRITING AFRICA. aflit.arts.uwa.edu.au. Retrieved on 2016-09-12.
  2. 2.0 2.1 Logan (2006). "Meniru, Teresa", The Oxford Encyclopedia of Children's Literature. Oxford University Press. ISBN 9780195307429. 
  3. Osa (1987). "The Growth of African Children's Literature". The Reading Teacher 41 (3): 316–322. ISSN 0034-0561. 
  4. Griswold (2000). Bearing Witness: Readers, Writers, and the Novel in Nigeria. Princeton University Press, 234. ISBN 9780691058290. 
  5. Khorana (1998). "African Children's and Youth Literature". The Lion and the Unicorn 22: 136–139. DOI:10.1353/uni.1998.0005. 
  6. Lowell Textile Institute (1950–1953). "Register of Students: Graduate Students", Bulletin of the Lowell Textile Institute 1950-1953, 93. 
  7. Meniru (1971). The Bad Fairy and the Caterpillar: And Other Stories (in en). Evans. ISBN 978-0-237-28922-5. 
  8. Meniru (1971). The Melting Girl: And Other Stories (in en). Evans Brothers. 
  9. Ugochukwu (1977). Ọmalinze: a book of Igbo folk-tales (in en). Oxford University Press. 
  10. Meniru (1976). Unoma (in en). Evans Bros. ISBN 978-0-237-50079-5. 
  11. Meniru (1981). Unoma at College (in en). Evans Bros.. ISBN 9780237506308. 
  12. Meniru (31 December 1989). Uzo (in en). Evans Brothers, Limited. ISBN 978-0-237-50816-6. 
  13. Meniru (1986). The Drums of Joy (in en). Macmillan Nigeria. ISBN 978-978-132-566-3. 
  14. Meniru (1982). Footsteps in the Dark (in en). Macmillan Nigeria Publishers. 
  15. Meniru (1987). Ibe, the Cannon Boy (in en). African University Press. 
  16. Meniru (1987). The Last Card (in en). Macmillan Nigeria.