Terragon Group Ltd

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Terragon Group Ltd
company

Terragon Group Ltd bụ ụlọ ọrụ teknụzụ Naijiria nke na-eji data na nnyocha enyere ụlọ ọrụ aka ịre ngwaahịa ha n'Africa. Elo Umeh na Ayodeji Balogun guzobere ụlọ ọrụ ahụ na 2009 ma nwee isi ụlọ ọrụ na Lagos, Nigeria na ọrụ na Kenya, Ghana, South Africa na India.[1][2]

N'afọ 2015, Terragon Group wepụtara ngwa mkpanaka mgbasa ozi mbụ n'Africa nke a na-akpọ "Adrenaline" nke na-enye ndị mgbasa ozi ohere ịzụta ngwongwo na ịmepụta ọwa na ndị ahịa nwere ike.[3][4][5]

N'ọnwa Eprel 2018, Terragon nwetara nde dọla ise site na TLcom Capital.[6] N'ọnwa Nọvemba 2018, otu Terragon nwetara Bizense.[7]

N'afọ 2021, Terragon ghọrọ ụlọ ọrụ Afrịka mbụ banyere na ndepụta nke ụlọ ọrụ data ndị ahịa (CDP).[8]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nsehe. How Nigerian Tech Entrepreneur Elo Umeh Of Terragon Group Is Building An African Digital Powerhouse (en). Forbes. Retrieved on 2022-01-01.
  2. Mátùlúkò (2019-01-15). Why Terragon Group CEO, Elo Umeh waited 8 years before raising funding for his startup (en-US). Techpoint Africa. Retrieved on 2022-01-01.
  3. Emeka (2015-03-01). MWC 2015: Terragon to unveil first African mobile advertising app. Vanguardngr. Retrieved on 2022-01-08.
  4. Three reasons why African mobile connectivity is misleading (en-US). The Africa Report.com (2019-06-27). Retrieved on 2022-01-01.
  5. Terragon urges the government to support the growth of data science in Nigeria, sends young talents to Tunisia (en-US). TechCabal (2019-11-28). Retrieved on 2022-01-01.
  6. Terragon raises $5m from TLcom Capital to boost data, marketing technology (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2018-04-03). Retrieved on 2022-01-01.
  7. Nigerian data analytics company Terragon acquires Asian mobile ad firm Bizense (en-US). TechCrunch. Retrieved on 2022-01-01.
  8. Terragon Customer Data Platform (CDP) verified as a RealCDP and now equipped with Facebook Solution (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-06-01). Retrieved on 2022-01-01.