Thérèse Sita-Bella

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Thérèse Sita-Bella
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
aha n'asụsụ obodoThérèse Sita-Bella Dezie
Aha enyereThérèse Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1933 Dezie
Ebe ọmụmụKameroon Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya27 Febụwarị 2006 Dezie
Ebe ọ nwụrụYaoundé Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụcolorectal cancer Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie

Thérèse Sita-Bella (1933 na 27 Febụwarị 2006), a mụrụ Thérèse Bella Mbida, bụ ónyé nduzi ihe nkírí Cameroon nke ghọrọ nwanyị mbụ na-eme ihe nkírí n'Africa na Cameroon.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'ebo Beti dị na ndịda Cameroon, ọ natakwara ndị ozi ala ọzọ Katọlik agụmakwụkwọ ya. N'afọ 1950, mgbè ọ nwetasịrị nzèrè bachelọ ya n'ụlọ akwụkwọ dị na isi ọbọdọ Cameroon nke Yaoundé, ọ gàrà Paris iji gaa n'ihu na ọmụmụ ya. Ọ bụ na France ka mmasị ya na akwụkwọ akụkọ na ihe nkírí malitere.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 1955, Sita-Bella malitere ọrụ ya dị ka ónyé nta akụkọ.[1] Ka e mesịrị, na 1963, Sita-Bella ghọrọ nwanyị mbụ na-eme ihe nkírí na Cameroon na Africa niile.[2] Site na 1964 ruo 1965, Sita-Bella rụrụ ọrụ na France na akwụkwọ akụkọ French La Vie Africane, nke ya na ya mepụtara. Mgbè ọ laghachiri Cameroon na 1967, ọ sonyeere Ministry of Information wee bụrụ Deputy Chief of Information.[1]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Na 27 Febụwarị 2006, Sita-Bella nwụrụ n'ụlọ ọgwụ dị na Yaoundé site na ọrịa kansa eriri afọ.[3] E liri Sita-Bella na ili ozu Mvolye na Yaoundé.[4]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

A gụrụ ụlọ ihe nkírí Sita Bella na Cameroon Cultural Centre aha ya.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Pouya (September 1989). "Interview with Thérèse Sita-Bella" (in french). Amina 233. Retrieved on 10 November 2016. 
  2. Tchouaffé (2012). "Women in Film in Cameroon: Thérèse Sita-Bella, Florence Ayisi, Oswalde Lewat and Josephine Ndagnou". Journal of African Cinemas 4 (2): 191–206. DOI:10.1386/jac.4.2.191_1. 
  3. Cameroon's first woman journalist dies. nation.com.pk. Archived from the original on 17 March 2008. Retrieved on 10 November 2016.
  4. Tande. Sita Bella: The Final Journey of a Renaissance Woman. dibussi.com. Retrieved on 10 November 2016.
  5. Anchunda. Cameroon Cultural Centre gets face lift. crtv.cm. Retrieved on 24 November 2016.