Gaa na ọdịnaya

Thabo Sithole

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Thabo Sithole
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịSouth Africa Dezie
Obodo maka egwuregwuSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Jụn 1995 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
Ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Thubelihle Thabo Sithole (amụrụ ya na-ubochi iri n’onwa Juun nke afo 1995) bụ onye egwuregwu basketball nke obodo South Africa maka Cape Town Tigers na otu egwuregwu basketball nke mba South Africa.

Mbido ndu

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na KwaZulu-Natal, Sithole gara Durban High School ma malite itu bọọlụ mgbe ọ dị oge afọ asato.[1]

Ọrụ ọkachamara

[dezie | dezie ebe o si]

Na Disemba nke afo 2015, Sithole bịanyere aka na Žalgiris, n'ihi nleta onye isi nchịkwa Darius Dimavičius gara obodo South Africa.[2]Sithole malitere ọrụ ọkachamara ya na Lithuania na Žalgiris-2 na ọkwa nke abụọ nke National Basketball League (NKL).

N' oge afọ 2018, ọ bịanyere aka na mba South Africa na KwaZulu Marlins nke Basketball National League (BNL). [3]

N'ọnwa Ọktoba nke afo 2019, Sithole so Jozi Nuggets tuo bọọlụ na 2021 BAL qualifiers. [1]Kemgbe afo 2021, Sithole nọ na ndepụta nke Cape Town Tigers. [4]

Ọrụ ndị otu mba

[dezie | dezie ebe o si]

Sithole atuola bọọlụ maka otu egwuregwu bọọlụ mba South Africa. Ọ gbara bọọlụ na AfroBasket 2017. Ọ tukwara bọọlụ maka otu egwuregwu dị n'okpuru afọ iri na isii nke mba ahụ.[3]

Nke onwe

[dezie | dezie ebe o si]

Sithole anọola na Master program nke Development Science na Mahadum KwaZulu-Natal . [1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 "Sithole feels Tigers have the right tools for BAL mission", The Big Tip Off, 20 October 2021. Retrieved on 26 October 2021. (in en) Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "bigtipoff" defined multiple times with different content
  2. "Zalgiris add South African prospect Thabo Sithole", TalkBasket.net, 12 December 2015. Retrieved on 26 October 2021. (in en)
  3. 1 2 Thabo Sithole (ex Zalgiris II) joins Kwazulu Marlins. Afrobasket.com. Retrieved on 26 October 2021. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "b" defined multiple times with different content
  4. Thubelihle Thabo SITHOLE at the ROAD TO BAL 2022 2021 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 26 October 2021.