Thando Ntini

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Thando Ntini
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Julaị 2000 Dezie
Ebe ọmụmụEast London Dezie
Ọrụ ọ na-arụcricketer Dezie
ụdị egwuregwucricket Dezie

Masimphuthando ntini (amụrụ n'abalị asaa nke ọnwa Julaị 2000) bụ onye n'eme egwuregwu Kricket South Africa . [1] N'ọnwa Ogustu 2018, Cricket South Africa nyere ya nnukwu ọrụ nkwekọrịta tupu oge egwuregwu 2018-19. [2] Ọ bụ nwa onye otu egwuregwu kricket mbụ bụ Makhaya ntini . [3]

Ọ mere mpụta iri abụo mbụ bụ Twenty20 ya maka Western Province na 2018 Africa T20 Cup n'abalị iri na ise nke ọnwa Septemba afọ 2018. [4] Tupu mmalite T20 ya, ọ bụ onye nsonye nke ndị otu South Africa maka 2018 Under-19 Cricket World Cup . [5] O mere ndepụta mpụta mbụ maka Western Province na 2018–19 CSA Provincial One-Day Challenge n'abali iri nke ọnwa Febrụwarị afọ 2019. [6] O mere mpụta izizi klas ya maka Western Province na 2018–19 CSA 3-Day Provincial Cup n'abalị́ iri na anọ nke ọnwa Febrụwarị 2019. [7]

N'onwa Septemba 2019, akpọrọ aha ya na ndị otu Western Province maka 2019–20 CSA Provincial T20 Cup . [8] N'ọnwa April 2021, a kpọrọ Ntini aha na South Africa Emerging Men's squad maka njem egwuregwu isii ha gara na Namibia. [9] Ka emechara otu ọnwa ahụ, akpọrọ ya aha na ndị otu KwaZulu-Natal, tupu oge egwuregwu kricket afọ 2021–22 na South Africa. [10]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Thando Ntini. ESPN Cricinfo. Retrieved on 15 September 2018.
  2. SA U-19 stars awarded senior provincial and franchise contracts ahead of 2018/19 season. Cricket South Africa. Retrieved on 13 August 2018.
  3. Thando Ntini ready to show people he 'can be better' than his father Makhaya. International Cricket Council. Retrieved on 26 September 2018.
  4. Pool A, Africa T20 Cup at Pietermaritzburg, Sep 15 2018. ESPN Cricinfo. Retrieved on 15 September 2018.
  5. Raynard van Tonder to captain South Africa at 2018 ICC U19 World Cup. Cricket South Africa. Archived from the original on 29 June 2018. Retrieved on 11 December 2017.
  6. Cross Pool, CSA Provincial One-Day Challenge at Johannesburg, Feb 10 2019. ESPN Cricinfo. Retrieved on 10 February 2019.
  7. Pool B, CSA 3-Day Provincial Cup at Cape Town, Feb 14-16 2019. ESPN Cricinfo. Retrieved on 16 February 2019.
  8. Western Province Name Squad for CSA Provincial T20 Cup. Cricket World. Retrieved on 10 September 2019.
  9. SA Emerging men to tour Namibia. Cricket South Africa. Archived from the original on 17 April 2021. Retrieved on 16 April 2021.
  10. CSA reveals Division One squads for 2021/22. Cricket South Africa. Archived from the original on 20 April 2021. Retrieved on 20 April 2021.