The Dark Side of Democracy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
The Dark Side of Democracy
ọrụ edemede, ọrụ na-abụghị akụkọ ifo
Isiokwu nlebanyaatrocity, genocide, state-sponsored terrorism, agburu, democracy Dezie
Odee akwụkwọMichael Mann Dezie


The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing bụ akwụkwọ edere na afo Puku abuo na ise (2005) nke onye odee akwukwo bù Michael Mann dere nke na-ekwu na ọchịchị onye kwuo uche ya na'emekarị ka a kpochapụ agbụrụ iji mee ka mba ahụ bụrụ otu agbọrọ. A kọwara arụmụka Mann dịka ihe ịma aka na-akpali akpali maka echiche dị mma banyere ọchịchị onye kwuo uche ya.[1][2][3][4][5][6][7][8][9][10] Otú ọ dị, otu onye nyocha kwuru na n'akwụkwọ ya, Mann na-ekwukarị njikọ nke ọchịchị onye kwuo uche ya na mkpocha agbụrụ, ruo n’ ókè nke na enwere ike ịkọwa isi arụmụka dị n-ede akwụkwọ ahụ dị ka "n'oge niile nʼakụkọ ihe mere eme nke mmadụ, ndị isi ndọrọ ndọrọ ọchịchị nyere iwu maọbụ kwenyere na ogbugbu nke ndị bi na ha", mana n "oge na nso a na'otu agbụọ ndị otu agbән karịa ebe obibi ma ha.[11]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Breuilly (2006). "Debate On Michael Mann's The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing". Nations and Nationalism 12 (3): 389–411. DOI:10.1111/j.1469-8129.2006.00251.x. 
  2. Glassheim (2006). "The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing". Central European History 39 (3): 519–521. DOI:10.1017/S0008938906320171. 
  3. Torpey (2005). "Understanding Ethnic Cleansing: The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing by Michael Mann Cambridge University Press, 2004, 590 pages". Contexts 4 (3): 60–62. DOI:10.1525/ctx.2005.4.3.60. 
  4. Weitz (2005). "The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing.". The American Historical Review 110 (4): 1138–1139. DOI:10.1086/ahr.110.4.1138. 
  5. Burke (2007). "The Dark Side of Democracy: Michael Mann. The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing . New York: Cambridge University Press, 2004". History: Reviews of New Books 35 (3): 89–91. DOI:10.3200/HIST.35.3.89-91. 
  6. Suzuki. "Review of Mann, Michael, The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing and Mills, Nicolaus; Brunner, Kira, eds., The New Killing Fields: Massacre and the Politics of Intervention", H-Genocide, H-Review, November 2005. Retrieved on 16 January 2021. (in en)
  7. Magid (2010). "Review: The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing". Amsterdam Law Forum 2 (3): 107. DOI:10.37974/ALF.139. 
  8. Alvarez (2007). "The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing, Michael Mann (New York: Cambridge University Press, 2005), 590 pp., cloth $70.00, 584 pp., pbk. $24.99.". Holocaust and Genocide Studies 21 (1): 156–158. DOI:10.1093/hgs/dcm019. 
  9. Suny (2006). "The Dark Side of Democracy: Explaining Ethnic Cleansing. By Michael Mann (New York, Cambridge University Press, 2005) 590 pp. $70.00". The Journal of Interdisciplinary History 37 (1): 92–94. DOI:10.1162/jinh.2006.37.1.92. 
  10. Berns-McGown (2005). "Review: A Century of Genocide, the Dark Side of Democracy". International Journal: Canada's Journal of Global Policy Analysis 60 (4): 1170–1173. DOI:10.1177/002070200506000424. 
  11. Laitin (2006). "Mann's dark side: linking democracy and genocide", An Anatomy of Power: The Social Theory of Michael Mann. Cambridge University Press, 328–340. ISBN 978-0-521-85000-1.