The Doubt Machine: N'ime Agha nke Koch Brothers na Sayensị ihu igwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ónyé na-akọ akụkọ, Emma Thompson n'afọ 2013

The Doubt Machine: Inside the Koch Brothers' War on Climate Science bụ ihe ngosi dị mkpirikpi nke afọ 2016 banyéré Koch Industries na mbọ ọ na-agba iji mebie nyocha ihu igwe.[1] The Real News Network wepụtara ya n'ọnwa Ọktoba n'ubochi irí atọ na otu, ónyé na-eme ihe nkiri bụ Emma Thompson kọrọ ya.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "The Doubt Machine: Inside The Koch Brothers’ War on Climate Science", Greenville Post. Retrieved on 3 May 2019.
  2. The Doubt Machine: Inside the Koch Brothers' War on Climate Science. The Real News Network. Retrieved on 2 November 2016.