The Lullaby (ihe nkiri nke 1924)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

The Lullaby (ihe nkiri nke 1924)
film
ahaThe Lullaby Dezie
ụdịdrama film Dezie
mba osiNjikota Obodo Amerika Dezie
Onye nduziChester Bennett Dezie

The Lullaby [1] Ihe nkiri America na-adịghị ekwu okwu nke 1924 nke Chester Bennett duziri na Jane Novak, Robert Anderson, na Fred Malatesta. Akụkọ ahụ [2]-akọwa otu nwoke a kwụgburu na nwunye ya dị ime e zigara n'ụlọ mkpọrọ.

Atụmatụ[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka akọwapụtara na nyocha nke magazin ihe nkiri, enyi di ya Tony bụ Pietro wakporo Felipa nke lụrụ di ọhụrụ. Tony batara ma gbuo Pietro. N'ihi ya, a kwụgburu Tony maka igbu ọchụ ahụ ma maa nwunye ya dị ime ikpe ịga mkpọrọ. A mụrụ nwa ọhụrụ n'ụlọ mkpọrọ, nke nne ya wepụrụ mgbe ọ dị afọ atọ, ma bụrụ nke onye ọka ikpe si n'okwu igbu ọchụ, onye bụ gọvanọ ugbu a, kuchiri. Mgbe ọ nọsịrị afọ iri abụọ, a tọhapụrụ Filipa. N'ihi nwa ya Antoinette, ọ gbara arụkwaghịm n'ihe niile iwu kwadoro ya maka ndị nlekọta zụlitere nwa ahụ.

Ndị na-eme ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

 

Nchekwa[dezie | dezie ebe o si]

Enweghị ihe osise nke The Lullaby [3] na ihe nkiri ọ bụla, a na-ewere ya dị ka Ihe nkiri furu efu.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

ọhụrụ n'ụlọ mkpọrọ, nke nne ya wepụrụ mgbe ọ dị afọ atọ, ma bụrụ nke onye ọka ikpe si n'okwu igbu ọchụ, onye bụ gọvanọ ugbu a, kuchiri. Mgbe ọ nọsịrị afọ iri abụọ, a tọhapụrụ

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Munden, Kenneth White. The American Film Institute Catalog of Motion Pictures Mepụtara na United States, Akụkụ 1. Mahadum nke California Press, 1997.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Chester Bennett