The Mighty Marvel Comics Strength and Fitness Book

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Stan Lee gosị pụtara: The Mighty Marvel Comics Strength and Fitness Book bụ akwụkwọ na-atọ ọchị nke 1976 e debere n'ime Marvel Universe nke kọwapụtara mgbatị ahụ na usoro ahụike. Ọ bụ "Agile" Ann Picardo dere ya ma gosipụta ya site na "Jumpin'" Joe Giella, Stan Lee gbakwunyere ụfọdụ mkparịta ụka.

Ndị agwa akwụkwọ Marvel kọwara ma gosipụta akụkụ dị iche iche nke ahụ ị dị mma na ahụ Ike, n'akụkụ ọ bụla nke akwụkwọ ahụ. The Human Torch webatara mmeti ahụ okpomọkụ, Mister Fantastic gunye kwara ịgbatị ahu nịịle, Silver Surfer banyeere ọnọdụ ma nkwụsi ike, Spider-Man weere ngbasị ike na ụsọrọ ịrị elu, Sub-Mariner na Ghost Rider na-atụgharị na etịtị igwu mmiri na ọnyịnya igwe , Hulk gosipụtara ịjị dumbbells eme weightlifting (nke sitere na Luke Cage gaba n'ihu mgbe emechara, ya na ihe omume barbell dị elu karịa), Thor gosịrị ike na ntachịte mgbatị ahụ, Invisible Girl kọwara calories na ịme nyocha ihe oriri ndi mmadụ, Captain America na Falcon bịakọtara onu maka ụfọdu mgbati ahu and egwuregwu ndi enyi, Medusa nyere ndụmọdụ maka mma na ndozi ahu ( nke sonyere ịjị slant board na isometric exercises), na Thing (comics) mere "Bashful's Brutish Bottom Basher", dika akụkụ isi nke bụ maka "trouble spots" na gbadoro ukwu na overweight. Ọbụna J.jonah Jameson were mgbe di ịchị ịche, na usoro ntụrụndụ na mgbatị ahụ dị jụụ.