The Remedies
Ọdịdị
Remedies bụ ndị bụ ụzọ malite egwu hipụ họpụ na Naịjirịa. Ọ gụnyere Eedris Abdulkareem, Tony Tetuila na Eddy Remedy (nke a makwaara dị ka Eddy Montana ).