The Vermont Ghost Guide

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
The Vermont Ghost Guide
ọrụ edemede
Odee akwụkwọJoseph A. Citro Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2000 Dezie

Vermont Ghost Guide bụ akwụkwọ zuru oke nke nduzi njem e bipụtara na arọ 2000 nke depuụtara ihe egwu na kwa ebe mmụọ nile di na Vermont, site na mkpali ọtụtụ anụ ọhịa vermont na nduzi uzo.[1] Ọ bu ọkachamara n'akụkọ ọdịnala nke Vermont bụ Joe Citro nyochara ma dee akwụkwọ ahụ, onye na-ese egwu na enyi ya dị ka Steve Bissette sere ihe osise. E kewara akwụkwọ ahụ n'akụkụ dị iche iche, a raara nke ọ bụla nye otu mpaghara Vermont na ndị bi ebe a sị na ha anwụghị. Dị ka akwụkwọ ya ndị ọzọ na-abụghị akụkọ ifo, Citro anaghị ekwu ma ihe omume na adirọ ile ọ kọwara bụ eziokwu n'ezie, kama hapụ ọrụ ahụ kpamkpam nye onye edemede. Manadịka ihe ọchị, Citro tinyere otu akụkọ nke bụ echiche zuru oke, n'agbanyeghị na o gosighi onye nwere ike ịbụ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. A. (2000). The Vermont ghost guide. Hanover, NH: University Press of New England. ISBN 1584650095. OCLC 42812921.