The Wings Towers

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Wings Office Complex bụ ụlọọrụ abụọ dị ụlọ elu iri na ise na Victoria Island, Lagos, Nigeria. Ụlọ elu nke nwere ohere ọfịs dị 27000 m² a-ekwukwa na ọ dị Greek certified.[1][2][3][4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Yinka Kolawole. "Wing Towers: Redefining Nigeria’s business environment", The Vanguard, October 2014.
  2. "Lagos sees robust demand for premium office space", The Guardian. Retrieved on October 27, 2017.
  3. A Complete Insight into The Wings Building, a game changer in Nigeria’s Real Estate. Ventures Africa. Retrieved on October 27, 2017.
  4. Focus on the Lagos Island Office (pdf). RAC (2014). Retrieved on October 27, 2017.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website