Thembi Msane

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Thembi Msane
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/thembi-portia-msane/ Dezie

Thembi Portia Msane bụ onye omeiwu South Africa maka Economic Freedom Fighters .[1][2] Tupu ọ rụọ ọrụ na ndị omeiwu, ọ bụ onye otu KwaZulu-Natal Legislature site na 2014 ruo 2019. Ka ọ na-erule Septemba 2020, ọ bụ onye ọzọ so na Kọmitii Portfolio On Trade and Industry.[3]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "At least 17 new EFF members in National Assembly", 10 May 2019. Retrieved on 27 December 2020.
  2. "SEE: These are the people who will represent you in Parliament, provincial legislatures", 15 May 2019. Retrieved on 27 December 2020.
  3. Thembi Portia Msane. People's Assembly. Retrieved on 27 December 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Current MPs of South Africa