Theresa Raizenberg

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Theresa Raizenberg
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereTheresa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye na-akwado ikike LGTI, Odee akwụkwọ Dezie

Theresa Raizenberg bụ onye ama ama n'obodo ndi LGBTQ dika onye na-achọ ikike ndị LGBTQ.[1][2] Ya na Midi Achmat na Sally Gross bu ndi e nyere 003 Galactic / Allison Masters Community Award.[3] Ọ bụkwa otu n'ime ndị guzobere TAC.[2] O dere akwụkwọ n'akwụkwọ akụkọ dị iche iche ma na-arụsi ọrụ ike na nzukọ Gay and Lesbian Memory in Action (GALA).[2][4][5]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Waal (2006). Pride: Protest and Celebration (in en). Jacana Media. ISBN 9781770092617. 
  2. 2.0 2.1 2.2 Achmat (2003). "Midi and Theresa: Lesbian Activism in South Africa". Feminist Studies 29 (3): 643–651. 
  3. "Gay role models awarded", News24. Retrieved on 2018-07-10. (in en)
  4. Swarr (2012-11-20). Sex in Transition: Remaking Gender and Race in South Africa (in en). SUNY Press. ISBN 9781438444062. 
  5. Guide to the Archival Collections of GAY AND LESBIAN MEMORY IN ACTION (GALA). Gala.