Thomas E. Askew

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Thomas E. Askew
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereThomas Dezie
aha ezinụlọ yaAskew Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaỌgọọst 1847 Dezie
Ebe ọmụmụJorjiạ Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya12 Julaị 1914 Dezie
Ebe ọ nwụrụAtlanta Dezie
Ebe oliliOakland Cemetery Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie

Thomas E. Askew (ihe dị ka afọ1847 na Julaị 12, afọ 1914) bụ onye na-ese foto na Atlanta, Georgia. Onye Afrịka-Amerịka, ọrụ ya gụnyere foto nke onwe ya, ezinụlọ ya, na ndị ama ama n'obodo Afrịka-Amerịka.

E tinyere foto ya na echiche ya na abọm akpọrọ Types of American Negroes nke W. E. B. Du Bois chịkọtara maka The Exhibit of American Negrees na Exposition Universelle nke 1900 na Paris.[1]

Ọ nwụrụ n'ọnwa Julaị 12, nke afọ 1914. Nnukwu ọkụ Atlanta nke 1917 bibiri ụlọ ọrụ ya na ngwá ọrụ ya.[2] E liri ya na ili ozu Oakland nke Atlanta.[2]

Foto nke nwa nwanyị Askew
Summit Avenue Ensemble: Ụmụ Askew na onye agbata obi

Ịgụ ihe ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  1. Askew (1899). Thomas E. Askew, self-portrait. Library of Congress. Retrieved on 2018-08-24.
  2. 2.0 2.1 Hall (October 13, 2016). Correcting the canon: the underexposed Thomas Askew. ArtsATL. Archived from the original on October 16, 2016. Retrieved on 2018-08-24.