Timon Oyebami
Ọdịdị
Timon Oyebami
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Timon |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Julaị 1943 |
| Ebe ọmụmụ | Ikire |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | 1968 Summer Olympics, 1972 Summer Olympics, 1970 British Commonwealth Games, 1974 British Commonwealth Games |
Timon Oyebami (amuru 12 Julaị 1943) bu onye oso oso na Naijiria. Ọ gbara ọsọ na mgbagharị mita 4 × 100 na 1968 Summer Olympics na 1972 Summer Olympics. Oyebami nwetara nrite ọla n'ọsọ 4 x 100 mita n'egwuregwu Commonwealth nke Britain 1974.