Timothy Chambers
Ọdịdị
Timothy Chambers
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Timothy |
aha ezinụlọ ya | Chambers |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
ọrụ ọ na-arụ | philosopher |
Timothy Chambers bụ ọkà ihe ọmụma nke dela ọtụtụ akụkọ pụtara na akwụkwọ akụkọ Mind (2000, 2001), Monist (1998), Philosophy (2001), Aristotelian Society Proceedings(2000), na Ratio (1999). Ihe gbasara nyocha ya gụnyere Hilary Putnam, njem oge, Arụmụka Ontological, Arụmụka Doomsday na usoro ọmụmụ nke enweghị isi. Ọrụ ya na Putnam gụnyere usoro ezi uche dị na ya—Chambers Conditional—nke pụtara na ọrụ Crispin Wright na nso nso a banyere enweghị isi.