Tina Iheagwam
Tina Iheagwam
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
Aha enyere | Tina ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Eprel 1968 ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
Tina Iheagwam (amuru ya 3 Eprel 1968) bu onye Naijiria ejiri egwuregwu ọsọ nke 100mita mara mana kita ọ lala ezumike nká.
Mmezu[dezie | dezie ebe o si]
Nnọchite Naijiria | |||||
---|---|---|---|---|---|
1986 | World Junior Championships | Athens, Greece | 1st | 100m | 11.34 |
3rd | 4 × 100 m relay | 44.13 | |||
1987 | All-Africa Games | Nairobi, Kenya | 1st | 100 m | 11.32 |
3rd | 200 m | 23.56 |
- 1991 All-Africa Games - gold medal (200 m)
- 1989 African Championships - silver medal (100 m)
- 1987 Universiade - bronze medal (100 m)