Tinechung

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Tinechung bụ otu n'ime fondom iri na itoolu mejupụtara mpaghara Ngie nke ngalaba Momo na Cameroon ma na-asụ asụsụ Ngoshie. Ndị bi na ya dị puku mmadụ atọ. Ọ bụ otu n'ime obodo mepere emepe na Ngie n'agbanyeghị na enweghị oke ọkụ ọkụ. Ndị bi na ya na-enweta ọkụ eletrik site na igwe na-emepụta ọkụ na mpaghara.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]