Titus Brian Ahumuza

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Titus Brian Ahumuza
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ebe ọmụmụNsambya Dezie

Titus Brian Ahumuza nke a maara dịka Abryanz bụ onye Uganda na-emepụta ejiji.[1][2]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Abryanz na Masindi na Onwa 1 Nọvemba 1990. Ọ gụrụ akwụkwọ na Asaba Primary School, Bugema Adventist Secondary School ma nweta nzere bachelọ na Social Work & Social Administration na Mahadum Kyambogo .[3][4]

N'afọ 2009, ọ malitere akara nke ya Abryanz Collection. E gosipụtara ihe ndi ona emeputa nakwa atumatu ya na Uganda, Nigeria, South Africa, Africa Fashion week. O gosipụtara na mbipụta dị iche iche nke magazin vogue ndị a ma ama.[5]

N'afọ 2013, ọ malitere Abryanz Style and Fashion Awards (ASFAs), ihe nrite ejiji uwa nille emere na Uganda nke ebumnuche ha bụ ya iji kwụọ ụgwọ ihe ịga nke ọma na ụlọ ọrụ ejiji na Africa[6][7][8]

Nkwanyeugwu[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2017, e nyere Abryanz onyinye dị ka onye kachasị emepụta ejiji kachasị mma na Starqt Awards na South Africa yana CEPA Young Entrepreneur n'afọ 2016.[9][10][11][12] N'afọ 2016, ọ pụtara dị ka otu n'ime ndị na-eto eto nke Africa na CNN's African Voices .[13]

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. INTERVIEW: I Don't Mix Business with Bodily Pleasures-Fashion Designer Abryanz (August 16, 2018).
  2. Haguma. Meet Brian Ahumuza, the proprietor of Abraynz Collection. Big Eye Ug. Retrieved on 25 October 2019.
  3. Brian Ahumuza: Passion drives top fashion stylist. The Independent. Retrieved on 25 October 2019.
  4. Brian Ahumuza; The Story Of A Well Dressed Little Fashion Dream. Young Achievers Awards. Archived from the original on 31 October 2019. Retrieved on 9 November 2019.
  5. Ruva. "From Village Boy To Top City Stylist. The Story Of Brian Ahumuza of Abryanz Collection". Retrieved on 25 October 2019.
  6. Baranga. "ASFAs celebrate African fashion". Retrieved on 9 November 2019.
  7. Ruva. "From Village Boy To Top City Stylist. The Story Of Brian Ahumuza of Abryanz Collection". Retrieved on 25 October 2019.
  8. Uganda: A Style Guru for Your Celebrities (October 18, 2012).
  9. Mercedes (April 23, 2016). PHOTOS: Abryanz emerges victorious at the CEPA Awards. Archived from the original on October 9, 2020. Retrieved on June 13, 2022.
  10. Full List of the winners at StarQT Awards 2016 (September 15, 2016).
  11. Brian Ahumuza Named Teeniez Hottest Celebrity Stylist Once Again.
  12. Deborah (May 14, 2018). Abryanz Scoops Buzz Awards Three times in a Row.
  13. Abryanz features on CNN – Sqoop – Get Uganda entertainment news, celebrity gossip, videos and photos.